Céline Banza
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịDemocratic Republic of the Congo Dezie
Aha enyereCéline Dezie
Ụbọchị ọmụmụ yaFebụwarị 1997 Dezie
Ebe ọmụmụKinshasa Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye na-abụ abụ Dezie
oge ọrụ ya (mmalite)2007 Dezie
Ihe nritePrix découvertes RFI Dezie

Céline Banza (amụrụ na abali iri abuo Febuwari 1997) bụ onye na-agụ egwu na onye na-ede egwu na onye ọkpụkpọ egwu si Democratic Republic of the Congo . Ọ bụ onye mmeri nke 2019 RFI Discoveries Music Award.[1]

Ọrụ dezie

A mụrụ Banza na Kinshasa. Ọ malitere ọrụ egwu ya mgbe ọ dị obere ihe dika afo ele ma ele. Na mbido afọ 2010, ọ kwagara Kisangani, ebe ọ zutere ndị nyeere ya aka ịzụlite mmasị maka egwu, ịgba egwu, ime ihe nkiri, na ihe ngosi. Mgbe ọ dị afọ iri na ise, ọ laghachiri Kinshasa iji mụọ musicology na National Institute of Arts ebe ọ zutere ndị otu egwu ya.[2] N'afọ 2017, Banza pụtara n'ụzọ dị mkpirikpi na The Voice Afrique Francophone . N'ime usoro ahụ, o mepụtara otu nke ya, "Banza Musik", wee sonye n'afọ sochirinụ na ngosi "Kinshasa 2050. ụmụ nwanyị mbụ! tupu ya etinye onwe ya na ọrụ egwu ọhụrụ ya ahu. N'afọ 2019, ọ rụrụ ọrụ na Jazz Kif na Kinshasa na Brazzaville. Ọ meriri mbipụta 2019 nke RFI Discovery Awards A họpụtara ya n'etiti ndị ikpeazụ iri maka ogo nke abụ ya na olu ya.[3] Asalfo, Charlotte Dipanda, Tiken Jah Fakoly, Fally Ipupa, Josey, Angélique Kidjo, Youssou Niao, Oumou Sangaré na Singuila so na ndị ọka ikpe a.[4] O weputara egwu izizi ya "Te Rembi" n'afọ 2019 ma weputara abọm izizi ya n'afọ 2020.[5][6]

Ndepụta egwu dezie

Afọ Abụ
2019 Te Rembi
Legigi No Gbi
Mbi Gwe
Mbi Lo
N'elu Pave
Mbi Yemo
Songo Te He
2020 Na Mileli

Onyinye na nhọpụta dezie

Afọ Onye a họpụtara / ọrụ Ihe nrite Nsonaazụ
2019 Céline Banza Ihe nrite nchọpụta RFI 2019[7] Merie

Hụkwa ozo dezie

Edensibia dezie

  1. Céline Banza (en). Institut français. Retrieved on 2020-03-08.
  2. Céline Banza, lauréate du Prix Découvertes Rfi 2019 (fr-FR). Afro Guinée Magazine : Premier site culturel et événementiel de Guinée. Retrieved on 2020-03-08.
  3. Céline Banza - République Démocratique Congo (fr). RFI Musique (2019-09-16). Retrieved on 2020-03-08.
  4. DAK (2020-03-08). Prix Découvertes RFI 2019: Céline Banza | Myafricainfos (fr-FR). myafricainfos.com. Archived from the original on 2021-02-25. Retrieved on 2020-03-08.
  5. RDC: la chanteuse congolaise Céline Banza remporte le Prix Découvertes RFI (fr). Actualite.cd (2019-11-07). Retrieved on 2020-03-08.
  6. La Congolaise Céline Banza, lauréate du Prix Découvertes RFI (fr). Radio Okapi (2019-11-07). Retrieved on 2020-03-08.
  7. Anonym. Céline Banza, winner of the Prix Découvertes RFI 2019 | tellerreport.com (en). www.tellerreport.com. Retrieved on 2020-03-08.

Njikọ mpụga dezie