Buys
ahà nnà
Buys bụ aha nna obodo Dutch. Ọ nwere ike izo aka na:
- C. H. D. Buys Ballot, (afọ irii na asatọ irii na asaa rue irii na asatọ na irii itoolụ) O bụ ọkachamara na-emepụta kemịkal na obodo Dutch
- Frieke Buys, bụ onye Dutch na-egwu mmiri
- Izak Buys, bụ onye Dutch na-egwuregwu cricket
- Jacobus Buys, (afọ irii na asaa iri abụọ na anọ) onye na-ese ihe Dutch
- Jenna-Anne Buys, onye na-agba ọsọ na Ndida Africa
- Willem Buys, (afọ iri na isii na iri isii rue afọ irii na asaa na irii anọ na itoolu) onye ọrụ obodo Dutch