Bushong (Bushoong) bụ asụsụ Bantu nkè mpaghara Kasai nkè Democratic Republic of the Congo . Ọ bụ asụsụ nkè Alaeze Kuba.

Áhà ndị ọzọ bụ Bushongo, Busoong, Shongo, Ganga, Kuba, Mbale, Bamongo, Mongo.

Á na-ekwu ná asụsụ ndị ahụ bụ Djembe, Ngende, Ngombe (Ngombia), Ngongo, Pianga (Panga, Tsobwa, Shobwa, Shoba). Pianga (Shuwa) bụ asụsụ dị iche, n'ime otú Tetela.

Ndị Bushong ná ndị Kasai Twa nwere mmekọrịta dị n'etiti.

Edensibia dezie

  • [Ihe e dere n'ala ala peeji]