Bukenya

aha ezinụlọ

Bukenya bụ aha nna Ugandan. Ndị ama ama nwere aha nna a gụnyere:

  • Austin Bukenya (amụrụ n'afọ 1944), onye na-ede uri, onye na-eme egwuregwu, onye na'akwụkwọ akụkọ, na onye nkuzi nke Uganda
  • Gilbert Bukenya (amụrụ n'afọ 1949), onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị na dọkịta Uganda
  • Ivan Bukenya (amụrụ n'afọ 1981), onye egwuregwu bọọlụ nke Uganda