Bukar Usman
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịNaijiria, Ȯra Borno Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya10 Disemba 1942 Dezie
Ebe ọmụmụBiu Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee, Asụsụ Hausa Dezie
Asụsụ ọ na-edeAsụsụ Hausa, Bekee Dezie
Ọrụ ọ na-arụadministrative history, Odee akwụkwọ Dezie
ebe agụmakwụkwọKings College, Mahadum Ahmadu Bello Dezie
Ihe nriteLinguistic Association of Nigeria, International Award Dezie

   

Bukar Usman
Born 10 December 1942



Borno State
Nationality Nigerian
Alma mater Ahmadu Bello University Zaria

Bukar Usman (amụrụ na 10 Disemba 1942) bụ onye Naijiria na-akọ akụkọ ọdịnala na ọkọ akụkọ ihe mere eme.[1] Mmasị ya gụnyere isiokwu dịka akụkọ ihe mere eme, akụkọ ọdịnala na nkọwa ndọrọ ndọrọ ọchịchị.[2]


Mbido ndụ na agụmakwụkwọ dezie

A mụrụ Bukar Usman na Biu na Borno Steeti na Naịjirịa.[3] Ụlọ akwụkwọ mbụ ya bụ agụmakwụkwọ kor'an na Biu Local Government nke Borno Steeti wee gaa ụlọ akwụkwọ sekọndrị n'otu ebe ahụ na 1951.[4] Ọ gara Kings College, Lagos wee gaa Ahmadu Bello University, Zaria, ebe ọ gụrụ akụkọ ihe mere eme.[5]

Akwụkwọ ndị e bipụtara dezie

  • Iwu na ibu ọrụ mgbasa ozi 1998
  • Chineke na ndị nna nna: Akụkọ ifo nke Naịjirịa
  • Nwunye ahụ Na-enweghị Ọnyá

Ihe odide dezie

  1. Bukar Usman: Young Ones Must Be Encourage to Speak Mother Tongue – THISDAYLIVE. thisday. Retrieved on 2023-05-26.
  2. Nigeria (2021-09-19). Bukar Usman: An administrator, quintessential man of letters (en-US). The Guardian Nigeria News - Nigeria and World News. Retrieved on 2023-05-26.
  3. keeper (2014-07-01). My life and folk tales, by Bukar Usman (en-US). Blueprint Newspapers. Retrieved on 2023-05-26.
  4. Nigeria (2022-12-11). Bukar Usman at 80: Of creativity, prolificacy and cultural advocacy (en-US). The Guardian Nigeria News - Nigeria and World News. Retrieved on 2023-05-26.
  5. Rapheal (2022-01-07). Bukar Usman@79: Late bloomer who became prolific (en). The Sun Nigeria. Retrieved on 2023-05-26.