Brigitte Omboudou
Brigitte Omboudou
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Kameroon |
aha enyere | Brigitte |
ụbọchị ọmụmụ ya | 29 Julaị 1992 |
ọrụ ọ na-arụ | Onye otu egwuregwu bọọlụ |
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụiche | etiti etiti |
ụdị egwuregwu | footbọl |
Brigitte Omboudou (bụ onye amụrụ n'abalị iri abụọ na itoolu nke onwa Julaị afọ 1992) bụ onye Cameroon na-agba bọọlụ nke na-agba dịka onye na-agba dị ka onye ọnọ n'etiti nye Amazone FAP na ndị otu ụmụ nwanyị Cameroon.
Ọrụ klọb
dezieOmboudou agbaala egwuregwu bọọlụ na mba ya nye ndị otu egwu bọọlụ bu Louves Minproff.[1] Na mata na Cameroon, ọ pụtala na klọb Belarusian Premier League FC Minsk na klọbu Nigerian Women Premier League Delta Queens FC.[2][3]
Ọrụ mba ụwa
dezieOmboudou gbara bọọlụ nye Cameroon na ọkwa dị elu na 2015 African Games n'afọ 2020 CAF Women's Olympic Qualifying Tournament (agba nke anọ).[4]
Edensibia
dezie- ↑ Nolla (12 April 2019). Brigitte Omboudou, la reine du milieu (fr). Retrieved on 29 December 2019.
- ↑ Can 2016. The Lionesses go back for the eighth and final camp. Cameroun24.net (2 November 2016). Retrieved on 27 December 2019.
- ↑ Cameroon commence World Cup preparations. CAF (8 February 2019). Retrieved on 27 December 2019.
- ↑ JO 2020 - Qualifications AFRIQUE : le CAMEROUN jouera la ZAMBIE au dernier tour (fr). Footofeminin.fr. Retrieved on 27 December 2019.
Njikọ mpụga
dezie- Brigitte Omboudou at Soccerway