Bridget Pickering

Bridget Pickering (amụrụ n'afọ 1966) bụ onye na-eme ihe nkiri na onye na-emepụta ihe nkiri si Namibia. N'etiti ọrụ ndị ọzọ, ọ bụbu onye isi mmepụta n'ihe nkiri 2004 Hotel Rwanda . [1] Ọ bụ nwa nwanyị onye nnọchi anya mba Namibia na onye na-akwado otu ahịa maka ọrụ aka Arthur Pickering.   [citation needed]

Bridget Pickering
Born1966
Alma materSyracuse University
Occupationfilm maker and producer
Parent(s)
  • Arthur Pickering (father)

Ọ gara kọleji na Mahadum Syracuse na United States ma rụọrọ ndị Universal Pictures ọrụ tupu ọ laghachi Namibia. Nna ya bụ onye Namibia na nne ya si na South Africa.[1] N'afọ 1999, o so n'otu n'ime ụmụ nwanyị isii ahọọrọ iduzi ihe nkiri dị mkpirikpi maka usoro Mama Africa . Mgbakwunye ya, Uno's World, bụ gbasara nwa agbọghọ na-emeso ime a na-atụghị anya ya.[2]

Ndensịbịa dezie

  1. Arevalo, Rica (13 March 2010). Producer notes great strides of women in cinema, Philippine Daily Inquirer
  2. Jule Selbo (2015). in Jill Nelmes: Women Screenwriters: An International Guide. Springer. ISBN 978-1-137-31237-2.