Brew Riverson Jnr
Onye na-eme ihe nkiri Ghana
Brew Riverson Jnr
ụdịekere | nwoke |
---|---|
mba o sị | Ghana |
aha enyere | Ebenezer |
aha ezinụlọ ya | Brew |
Ebe ọmụmụ | Ghana |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee |
ọrụ ọ na-arụ | omee, docent |
Ọrụ ama ama | Deadly Voyage |
Ebenezer Henry Brew-Riverson Jnr, bụ onye na-eme ihe nkiri nke rụrụ ọtụtụ ọrụ na telivishọn Ghana n'afọ ndi 1980s na 1990s. Nna ya nwere otu aha ya na ya (ma e wezụga jnr).[1] Ugbu a, ọ bụ onye nkuzi na Ngalaba Nkà Ihe nkiri nke Mahadum Mmụta, Winneba.[2]
Ihe nkiri
dezie
Edemsibịa
dezie- ↑ "Video: Sale of GFIC killed movie industry - Brew Riverson Jnr", 2016-04-26. Retrieved on 2018-11-10. (in en-US)
- ↑ Veteran actor Brew Riverson Jnr chooses Majid over Dumelo (en). www.ghanaweb.com. Retrieved on 2018-11-10.