Brenda Ekone
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịUganda Dezie
Aha enyereBrenda Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya10 Jụn 1996 Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye ọkpụkpọ basketball Dezie
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụicheguard Dezie
onye nsonye òtù egwuregwuJKL Lady Dolphins Dezie
ụdị egwuregwuBasketball Dezie

Brenda Ekone (amụrụ ya na ubochi 10 nke onwa June n’afo 1996) bụ onye egwuregwu basketball nke Obodo Uganda . [1]

Mbido ndu dezie

A mụrụ ya na ubochi 10 Jenụwarị nke afo 1996 ndi muru ya bù Robert na Josephine Ekone na Kalaki, Kaberamaido . [2]

Brenda bidoro agụmakwụkwọ elementrị ya na Nabumali Day Primary School, ọ gazikwara Jerisa Secondary School, mgbe ahụ Tororo Girls School, na Rock High School, Tororo ebe ọ gụsịrị akwụkwọ sekọndrị ya.

O mechara gaa Uloakwukwo St. Mary's College, Wakiso District maka ọkwa A ya ebe ọ gụrụ History Literature, Divinity ya na ICT.

Brenda jizikwa nzere bachelọ na Social Works And Social Administration (SWASA), nzere masta na Public Administration ya Management na Mahadum Nkumba.

Ọrụ dezie

Brenda malitere ọrụ ya mgbe ọ dị afọ iri na anọ. Kemgbe mbụ ya na basketball, ọ na-egwuri egwu maka Nkumba Lady Marines site na afo 2014 ruo afo 2019 tupu ọ sonye na JKL Lady Dolphins na afo 2020.

A kporo ya MVP nke afọ atọ n'usoro (2017, 2018 ya na 2019), ọ meriri asọmpi mbụ ya na afo 2019. [3]

Edensibia dezie

  1. Brenda EKONE at the FIBA Women's AfroBasket 2023 (en). FIBA.basketball. Retrieved on 2024-03-21.
  2. Isabirye (2022-11-19). KNOW YOUR STARS: Versatile Brenda Ekone hails sports for her life achievements. Kawowo Sports. Retrieved on 2024-03-21.
  3. Kawalya (2022-07-01). NBL: Brenda Ekone Wants To Keep Scoring. Live from ground. Retrieved on 2024-03-21.