Bosso
local government area of Nigeria
aha gọọmentiBosso Dezie
mba/obodoNaijiria Dezie
dị na ngalaba nhazi mpagharaȮra Niger Dezie
dị na mpaghara ogeUTC+01:00 Dezie
nhazi ọnọdụ9°39′12″N 6°30′58″E Dezie
Asụsụ ọ na-asụZarma Dezie
postal code920 Dezie
Map

Bosso bụ ógbè Gọọmentị ime Obodo na Steeti Niger, Naịjirịa . Isi ụlọ ọrụ ya dị n'obodo Maikunkele.

Nwa ehi na-agafe savanna na Bosso na-aga Lagos, na 1960, site n'aka Dr. Mary Gillham

O nwere mpaghara km² otu puku na narị ise na iri itoolu na abụọ bu na ọnụ ọgụgụ mmadụ puku abụọ na asatọ na narị abụọ na iri na abụọ dị ka atụmatụ na 2019 site na iji ọnụ ọgụgụ mba nke 2006 na mmụba pasentị abụọ na ụma ise kwa afọ.

Koodu post nke mpaghara ahụ bụ narị itoolu na iri abụọ.[1]

Bosso bụ ebe obibi nke otu n'ime ụlọ akwụkwọ nke Federal University of Technology Minna. Ogige nke bụbu isi / ma bụrụ naanị ogige obibi tupu ụlọ akwụkwọ ahụ agafee na ogige ọhụrụ na Gidan Kwano.

N'afọ 2014, Bosso ghọrọ ebe obibi nke ọtụtụ puku ndị gbara ọsọ ndụ gbanarị ọsọ agha na Steeti Borno. Gọọmentị steeti Niger rịọrọ enyemaka site n'aka UNHCR iji wuo ụlọ ọrụ nwa oge; ego ọzọ dị mkpa maka ebe obibi, mmiri, na nri.[2]

Edensibia dezie

  1. Post Offices- with map of LGA. NIPOST. Archived from the original on 2009-10-07. Retrieved on 2009-10-20.
  2. Nigeria: UN Refugee Agency Reports Growing Number of Refugees As Nigeria Insurgency Continues. allAfrica.com - UN News service (2014-10-17). Retrieved on 2014-10-21.

Àtụ:LGAs and communities of Niger State