Bose Alao
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Naijiria |
aha n'asụsụ obodo | Bose Alao |
Aha ọmụmụ | Bose Alao |
aha enyere | Bose |
ụbọchị ọmụmụ ya | 6 Jenụwarị 1985 |
Ebe ọmụmụ | Lagos |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee |
ọrụ ọ na-arụ | omee |
ebe agụmakwụkwọ | University of Lagos, Lagos City Polytechnic |
oge ọrụ ya (mmalite) | 2003 |
Ụcha ime anya | brown |
ụcha ntụtụ isi | Ntụtụ ojii |
Ihe nrite | Best Actress Award |
nnọchiaha nkeonwe | L484 |
Bose Alao Omotoyossi Audio (amuru na abali isii nke onwaise n’afọ 1985) bụ nwaafọ Nigerian na eme ihe nkiri Nollywood. [1]
Ndụ mbido
dezieA mụrụ Bose na Lagos na ezinụlọ nmadu 5, dịka nwa nke anọ. O wee bụrụ onye a ma ama mgbe ọ rụchara ọrụ na Yoruba Nollywood nkiri akpọrọ Itakun.
Bose gụsịrị akwụkwọ n'ụlọ akwụkwọ praịmarị na Command, ma gaa Gideon Comprehensive High School nke ọguchara na 2002. Ọ guru akwukwo mahadum na University of Lagos - ebe ọ gara igụ bayoloji (Okwusigodu ịgu ya be akwukwo mgbe ọ tụụrụ ime obere oge ka obidoro akwokwo. n'ihi ọtụtụ ọmụmụ, ọ nweghị ike ịlaghachi azụ na ulọ akwokwo). Ọ gara Lagos City Polytechnic Ikeja ebe ọ nwetara akara National Diplọma na nchịkwa azụmahịa.
Ọrụ
dezieBose bụ Ọkachamara Nollywood onye na-eme ihe nkiri, Onye na-ese ihe nkiri, Endorsement Model na entrepreneur. [2]
Ndụ onwe
dezieBose lụrụ Razak Omotoyossi bụ onye amuru na Naịjirịa na agba bọọlụ na obodo Benin. Ọ muru ụmụ nwanyị anọ.
Mmepụta
dezie- Imoran Ika (2006)
- Opa Abo (2007)
- Olasubomi (2011)
- Bomilashiri (2013)
- Osimiri N'agbata (2014)
- Bọchị Ike (2016)
- Ihe nkedo (2016)
Nturu Ugo
dezieAwards Zafaa United Kingdom 2011 (Best Actress) [3]
Ihe nkiri
dezieAfọ | Ihe nkiri | Ọrụ | Ihe edeturu |
---|---|---|---|
2007 | Mo Nbo Wa Olorun | ||
2013 | Wanabe | "Enyi Halima Abubakar" | |
2015 | Ijogbon | "Bidemi, nwunye Femi Adebayo na esemokwu" | |
2016 | Nnukwu Nna | "Nadia" | |
2015 | Osimiri n'etiti | "Bridget nwa nwanyị nke mbụ" | |
2016 | Robọchị ike ike | "Onye iro Olivia Julliet Ibrahim" | |
2006 | Oko Asa | "Young Bukky Wright" | |
2006 | Ekebe nke Paradaịs | "Onye Nlekọta Attlọ nyocha" | "Onye nduzi Creg Odutayo - MNET Production" |
2016 | Ahụhụ | "Titi, ọnyà nye Ebere Mcniwizu" | |
2016 | Imoran ika | "Georgina" | |
2016 | Ogwu | "Georgina" | "Na Ebube Nwagbo, Frank Artus na Eucheria Anunobi" |
2014 | Papa ajasco | "Enyi Pepeye" | "Onye mepụtara site na Wale Adenuga" |
2011 | Onikola | "nwanyi nke juru ibi ugwu" | |
2007 | Opa Abo | "Moriyike" | |
2014 | Bomilashiri | "Adeola" | |
2006 | ITAKUN | "Nwa m nwanyi nye Racheal Oniga & Moyosore Olutayo" | |
2010 | Olasubomi | "Olasubomi" |
Hụ kwa
dezie- Ini Edo
- Funke Akindele
- Juliet Ibrahim
- Emem Isong
- Omotola Jalade Ekeinde
- Dakore Akande
Hụ kwa
dezie- List of Nigerian film producers
Ntughari
dezie
- Nollywood actress Bose Alao Omotoyosi releases lovely new photos, retrieved 12 October 2016
- Nollywood Actress Bose Alao Welcomes 4th Baby, retrieved 12 October 2016
- Actress and wife of footballer, Bose Alao Omotoyossi bags first endorsement deal, retrieved 12 October 2016
- My Husband Paid Millions For My Telephone Number- Bose Alao, retrieved 12 October 2016
- ↑ Bose Alao out with Rivers Between. The Nation. Retrieved on 12 October 2016.
- ↑ Actress and wife of footballer, Bose Alao Omotoyossi bags first endorsement deal. NET. Archived from the original on 29 October 2016. Retrieved on 12 October 2016.
- ↑ Zafaa Honours Indigenous African Movie Makers In Ghana. Ghana MMA. Archived from the original on 13 October 2016. Retrieved on 12 October 2016.