Bongeka Gamede
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | South Africa |
ụbọchị ọmụmụ ya | 22 Mee 1999 |
Ebe ọmụmụ | Ixopo |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee |
ọrụ ọ na-arụ | Onye otu egwuregwu bọọlụ |
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụiche | onye na-agbachitere |
onye nsonye òtù egwuregwu | South Africa women's national association football team |
ụdị egwuregwu | footbọl |
so na | 2019 FIFA Women's World Cup |
Bongeka Gamede (amụrụ n'abalị iri abụọ na abụọ n'ọnwa Mee n'afọ 1999) bụ onye ọgba egwuregwu bọọlụ South Africa nke na-agbara Mahadum nke Western Cape (UWC) na ndị otu ụmụ nwanyị South Africa bọọlụ dị ka onye nnọchiteanya nchekwa goolu.
Ọrụ
dezieObodo Gamede bụ Ixopo na KwaZulu-Natal.[1] Onye bụbu onye South Africa n'ogo ndị dị afọ iri na asaa n'afọ iri abụọ, e tinyere ya na ndị otu South Africa maka 2019 FIFA Women's World Cup n'agbanyeghị na ọ nọchitebeghi anya ndị otu mba ahụ na ọkwa okenye na mbụ. Ọ bụ nwa akwụkwọ na-agụ gbasara njem nlegharị anya na Mahadum nke Western Cape, maka nke a ọ kwụsịrị ule afọ mbụ ya iji pụta na asọmpi ahụ.[2] O gbara egwuregwu izizi ya na mba ụwa na egwuregwu enyi na enyi tupu iko mba ụwa megide Norway N'abalị abụọ nke ọnwa June 2019, na-mkpọba dị ka onye nnọchi anya na mmeri ọkpụ asaa asatara abụọ nke South Africa.[3]
Edensibia
dezie- ↑ Ndebele. "I'm ready for World Cup action - rookie Bongeka Gamede", Sowetan Live, 31 May 2019. Retrieved on 3 June 2019.
- ↑ "South Africa's Bongeka Gamede has no regrets about putting exams on hold for Women's World Cup", Yahoo! Sport, 30 May 2019. Retrieved on 3 June 2019.
- ↑ "Norway crash Banyana in final World Cup warm-up", SuperSport, 3 June 2019. Retrieved on 3 June 2019.