Bolaji Ramos
ụdịekere | nwoke |
---|---|
aha enyere | Bolaji |
aha ezinụlọ ya | Ramos |
ọrụ ọ na-arụ | odee uri |
ebe agụmakwụkwọ | University of Lagos |
'''Bolaji S. Ramos''' bụ onye Naijiria na-ede abụ, onye edemede, onye nyocha na onye bụ ọka iwu.[1]
Akụkọ ndụ
dezieNwaafọ Lagos, amụrụ na aịlandị Legos ma too na Menlandị Lagos. Ọ gara ụlọ akwụkwọ praịmarị na Ladi-Lak institute, Alagomeji, Yaba, Lagos Naigeria. Ọ gara koleji Lagos City , Sabo, Yaba, Lagos (nke bụzi koleji seniọ nke Lagos City) ruo mgbe ọ gụsịrị akwụkwọ sekọndrị.[2]
Ọrụ
dezieỌ bụ onye ọka iwu site na arụmorụ.[3] Ọ nwetara nzere Bachelor nke Law (LL.B) na Master of Laws (LL.M) nzere na Mahadum Lagos, Naijiria.[4] E gosipụtara abụ ya na mba na mba ụwa, akwụkwọ akụkọ na ịntanetị.[5] E bipụtara abụ ya n'ụzọ dị iche iche na UK site na Forward Poetry na 2005, 2006, 2008 na 2011; site na Poetry Institute of South Africa na Venturing Vista na 2007 na site na Bulkybon Publication, Naijiria na 2016.[6][7]
N'afọ 2006, edepụtara abụ ya ma bipụta ya n'akwụkwọ akụkọ akpọrọ" ŌCamouflage: Best Contemporary Writings In Nigeria".[8] E bipụtara abụ ya ama ama nke akpọrọ" ŌLao n'afọ 2011 na akwụkwọ akụkọ Nation , n'otu afọ ahụ, o gosipụtara n'ịntanetị dị ka otu n'ime mmadụ narị asaa na iri anọ na abụọ bụ ndị ode abụ nke United Nations Peace .[9][10]
Abụ ya nke akpọrọ "Another Verse for Bola", abụ ịhụnanya (ụbọchị ọmụmụ) nke e dere na 2010 ka edepụtara dị ka otu n'ime abụ ịhụnanya kachasị mma ma bipụta ya site na Forward Poetry UK.[11] N'afọ 2016, Ramos dere abụ a ma ama maka uri Prọfesọ Niyi Osundare nke na-akọwa ndị ọka ikpe na ọrụ iwu nke Naijiria nke akpọrọ "Onyenwe m, ebe m kwesịrị idebe ụtụ isi gị". A na-akpọ nzaghachi Ramos "Judicial Response" ma ọ bụ Right of Reply", ma Premium Times bipụtara ya.[12]
Edensibia
dezie- ↑ see Fagbohun, A.O and Ramos, B.S, "Protection of Nigeria's Marine Environment: Towards an Agenda for Enforcement of Relevant Laws" published by Environmental Law Research Institute (ELRI) available at www.elri-ng.org/index.php; www.amazon.com/dp/BO73XWPDP9
- ↑ LAGOS CITY SENIOR COLLEGE, Yaba - Lagos Schools Online. www.lagosschoolsonline.com. Archived from the original on 2020-02-02. Retrieved on 2023-04-27.
- ↑ BOLAJI RAMOS – Rouq and Company. rouqandco.org. Archived from the original on 2018-09-24. Retrieved on 2023-04-27.
- ↑ http://www.unilag.edu.ng; http://studentportal.unilag.edu.ng/(S(lxlqi10m5fh14kw1q4lnc0v1))/StudentHomePage.aspxTempleeti:Dead link
- ↑ The poems of Bolaji Solau Ramos. www.voicesnet.com.
- ↑ See: (1.) My Past, My Present, My Future in Forward Press Anthology titled Poems For Mum 2005, edited by Donna Samworth ; (2) A Boring Day in Forward Poetry Anthology titled As We Looked Upon This World 2005, edited by Donna Samworth; (3.) Little Megzy in Forward Poetry Anthology titled Animal Antics 2006; (4.) An Angel Came in Forward Poetry Anthology titled Whispered Voices 2005; (5.) Saint's Verses for Poetry in Forward Poetry Anthology titled Words Everlasting 2011; (6.) I Choose Nature in Forward Poetry Anthology titled Nature's Paradise 2008, edited by Donna Samworth
- ↑ His poem in the anthology is titled 'Poetry of Nature'. The anthology was published in the Autumn of 2007, edited by Chantel Thompson
- ↑ Published by Treasure Books, edited by Nduka Otiono and Odoh Diego Okenyodo
- ↑ See Nation Newspaper of June 22, 2011 at page 33. Editor: Ozolua Uhakheme
- ↑ https://www.un.org/disarmament/poetryforpeace/.../st.ramosbola.htmlTempleeti:Dead link
- ↑ See the anthology "A Piece of My Heart" published by Forward Poetry 2011, edited Donna Samworth.
- ↑ Do Not Keep My Bribe In The Glare Of My Chambers. www.360nobs.com. Archived from the original on 2018-04-01. Retrieved on 2018-03-31.