Blessing Liman
Blessing Liman
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Naijiria |
aha enyere | Blessing |
ụbọchị ọmụmụ ya | 13 Maachị 1984 |
Ebe ọmụmụ | Zangon Kataf |
ọrụ ọ na-arụ | aircraft pilot |
Templeeti:Infobox military personBlessing liman
Blessing Liman onye a mụrụ n'abali iri-na atọ n'ime ọnwa atọ n'afọ 1984, bụ onye ọchị agha nke Nigeria Air force nke a mara nke ọma dị ka nwanyị Naịjirịa mbụ bụ ọkwọ ụgbọelu ndị agha . [1] [2]
Ndụ
dezieLiman bụ agbụrụ nke mpaghara ime obodo Zangon Kataf nke Kaduna State, nke dị na mpaghara ugwu Naịjirịa. Ọ́ bụụrụ nwa akwụkwọ nke Nigeria College of Aviation Technology,ọ debara aha na Nigerian Air Force na July 2011,è wee nye ya ọrụ na 9 Disemba 2011. [3] Na 27 Eprel 2012, ọ mere akụkọ ihe mere eme site na ịghọ nwanyị kwọọrọ ugbọelu ọgụ mbụ na Naịjirịa na-esochi mmemme ịchọ mma baajị nke ndị isi iri atọ na-efe n'elu site n'aka Chief of Air Staff, Air Marshal Mohammed Dikko Umar. [4] [5]
Nrụtụaka
dezie- ↑ Okonkwo, Kenneth (12 December 2015). Blessing Liman, Nigeria's First Female Military Pilot. Online Nigeria. Archived from the original on 10 August 2016. Retrieved on 17 July 2016.
- ↑ Ahmadu-Suka, Maryam (2011-12-17). Meet NAF’s first female pilot – Even as a child I’ve always wanted to fly’. Daily Trust. Archived from the original on 2020-06-10. Retrieved on 2020-05-29.
- ↑ Meet Blessing Liman, Nigeria's First Female Military Pilot (Photos). Tori News (17 December 2015). Retrieved on 17 July 2016.
- ↑ "Nigeria Airforce produces first female combat pilot", 27 April 2012. Retrieved on 17 July 2016.
- ↑ This is Blessing Liman, the First Nigerian Woman to Become a Military Pilot (2019-04-08). Archived from the original on 2023-03-23. Retrieved on 2020-05-29.