Biswanath Das (amụrụ 3 Ọktoba 1965) bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị India nke bụrụla onye otu ọgbakọ omebe iwu maka Jaynagar kemgbe 2016. Ọ bụ onye otu pati All India Trinamool Congress. [1][2]

Biswanath Das
Member of Legislative Assembly
[[ Ambassador to Templeeti:CountryPrefixThe]]
Templeeti:Str rep
2016 (2016)
Preceded byTarun Kanti Naskar
ConstituencyJaynagar
Personal details
Born (1965-10-03) 3 Ọktoba 1965 (age 59)
Jaynagar Majilpur, South 24 Parganas, West Bengal, India
Political partyAll India Trinamool Congress
ResidenceKolkata
Alma materUniversity of Calcutta

Ndụ onwe onye

dezie

A mụrụ Biswanath Das na 3 October 1965, site na ezinụlọ Bengali Hindu na Jaynagar Majilpur. Ọ bụ onye gụsịrị akwụkwọ na mahadum Calcutta. Ọ bụ onye nkụzi ụlọ akwụkwọ tupu ọ banye na ndọrọ ndọrọ ọchịchị.

Ọrụ ndọrọ ndọrọ ọchịchị

dezie

Na Ntuli aka Vidhan Sabha nke afọ 2016, All India Trinamool Congress họpụtara Biswanath Das site na mpaghara Jaynagar Vidhan Sabja. Na ntuli aka a, o meriri onye iro ya kacha nso Sujit Patwari nke Indian National Congress site na votu 15,051.

Ebem si dee

dezie
  1. Biswanath Das (Criminal & Asset Declaration). myneta.info. Retrieved on 12 June 2016.
  2. List of sitting members of West Bengal Legislative Assembly (MLAs)