Bisola Makanjuola

ọnye mgba Naijiria na amu amu
Bisola Makanjuola
mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
aha enyereBisola Dezie
aha ezinụlọ yaMakanjuola Dezie
ụbọchị ọmụmụ ya29 Ọgọọst 1996 Dezie
ọrụ ọ na-arụamateur wrestler Dezie
ụdị egwuregwuwrestling, freestyle wrestling Dezie
so na2014 African Wrestling Championships Dezie

Bisola Makanjuola (amụrụ n'abalị iri abụọ na itoolu n'ọnwa Ọgọstụ n'afọ 1996) bụ onye Naijiria nọrọ onwe ya na-agba mgba. O ritere ihe nrite ọlaọcha abụọ na ọla edo abụọ na African Championship n'etiti afọ 2014 na 2020.[1][2][3]

 

Ọrụ egwuregwu

dezie

Mmeri mbụ Bisola meriri na African Championship bụ na 2014 na Tunis ebe ọ gbara ọsọ na ụdị 55 kilo wee nweta ihe nrite ọlaọcha.[4] N'afọ 2017, o sonyere n'otu ihe omume ahụ mana n'oge a emere ya na Marrakech, Morocco ma nwetakwara ihe nrite ọlaọcha na udi 60kg.[5]

Na Port Harcourt n'afo 2018 ebe African Championship mere, Makanjuola meriri onye iro ya wee bịa nke mbụ na 59kg na-emeri ihe nrite ọla edo.[6]

Asọmpi African Wrestling Championship nke afọ 2020 na Algeir mechikwara na mmeri ya ka Makanjuola meriri nrite ọla edo maka ụdị 59kg.[7]

Ebemsidee

dezie
  1. Freestyle wrestling - Bisola Makanjuola (Nigeria). www.the-sports.org. Retrieved on 2020-11-22.
  2. International Wrestling Database. www.iat.uni-leipzig.de. Retrieved on 2020-11-22.
  3. International Wrestling Database. www.iat.uni-leipzig.de. Retrieved on 2020-11-22.
  4. International Wrestling Database. www.iat.uni-leipzig.de. Retrieved on 2020-11-22.
  5. International Wrestling Database. www.iat.uni-leipzig.de. Retrieved on 2020-11-22.
  6. International Wrestling Database. www.iat.uni-leipzig.de. Retrieved on 2020-11-22.
  7. International Wrestling Database. www.iat.uni-leipzig.de. Retrieved on 2020-11-22.