Biola Alabi
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Naijiria |
aha n'asụsụ obodo | Biola Alabi |
Aha ọmụmụ | Biola Alabi |
aha enyere | Biola |
aha ezinụlọ ya | Alabi |
Ebe ọmụmụ | Njikota Obodo Amerika |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee |
ọrụ ọ na-arụ | onye ọchụnta ego |
ụdị ọrụ ya | onye na-emeputa ihe nkiiri |
ogo mmụta | Bachelor of Science |
isi agụmakwụkwọ | Ahụike ọhanaeze |
Ebe ọrụ | Lagos |
affiliation string | Biola Alabi Media Consulting |
Ụcha ime anya | brown |
ụcha ntụtụ isi | Ntụtụ ojii |
so na | World Economic Forum Annual Meeting 2015 |
Onye òtù nke | Unilever |
nnọchiaha nkeonwe | L484 |
Biola Alabi Audio bụ nwaafọ Nigerian ji ego achụ egọ. O so onye otu ya wube ụlọ ọrụ a kpọrọ Biola Alabi Media (BAM), [1] Ụlọ ọrụ a na-emepụta ihe nkiri nakwa fim di iche iche ka ndi Nigeria zụrụ , ụfọdụ ihe nkiri ndi a metụtara ụdị nri di iche iche ana esi ebe di iche iche n'obodo Nigeria bụ nke ọ kpọrọ 'Food Travel series Buka and Joint'. Ọ na-egosi ihe nkiri Fim akpọrọ Lara and the Beat. [2] [3] Ọ rụburụ ọrụ dị ka nnukwu Daịrektọ n'ụlọ ọrụ M-Net nke Afrika. [4]
Mbido ndụ na agụmakwụkwọ
dezieNne na Nna Biola bụ ndị Nigeria mụrụ Biola na mba America. Biola bụ nwa nke izizi n'afọnne ya, Nna ya bu onye Akure dị na Ondo State, ebe Nne ya si Ilesa otu n'ime obodo di na Osun State. Biola na Ezinaụlọ ya laghachitere na Nigeria. [4] Alabi mechara gaa University of Cincinnati ebe ọ gụrụ maka mgbochị ọria nakwa nchekwa ahụike ọhanaeze. [5] Ọ gara n'ihu ịgụ na Mahadum nke Havard Kennedy School of Government ya na Mahadum nke Yale Jackson Institute of Global Affairs. [6]
Ọrụ
dezieAlabi bidorp otu ọ kpọrọ 'Grooming for Greatness' Otu a bụ iji kuziere ndi na-eto eto uzọ dị iche ha ga esi bụ ezigbo onye ndu nke Africa. O ji ọkwa dika Daịrektọ na-achikwata ihe n;ụlọ ọrụ nke M-NET Africa ngalab nke otu Naspers. Tupu ọ nọdụ n'ọkwa a, mgbe ọ nọ mba America o so n'otu ndi isi haziri ihe nkiri ụmụaka wuru ewu akpọrọ a Sesame Street, ọ bụkwa otu ndi otu azumahia ụgbọala ndi Korea . Aha ụgbọala bụ Daewoo nke di na USA. [5]
N'afọ 2018, Alabi so wee malite ngosipụta ọrụ aka nka akpọrọ Remember To Rise . [7]
Ihe nkiri
dezie- Banana Island Ghost
- Lara and the Beat
Ihe onyinye na nkwanye ugwu
dezieLee kwa
dezieEbe Nsinweta
dezie- ↑ Biola Alabi Media (en-US). Archived from the original on 2020-01-15. Retrieved on 2020-05-03.
- ↑ Bukas & Joints - A journey of culinary delight in Africa. (en-US). Archived from the original on 2020-02-15. Retrieved on 2020-05-03.
- ↑ "'Lara & The Beat' screens at Pan African Films and Art Festival".
- ↑ 4.0 4.1 Meet Biola Alabi, a crusader changing the African narrative through entertainment.
- ↑ 5.0 5.1 "Abiola Alabi: We want to tell young people that you can pick yourself up and rebuild". Retrieved on 20 February 2019.
- ↑ Yale - Maurice R. Greenberg World Fellow BIOLA ALABI 2014 CEO Biola Alabi Media Consulting. Retrieved on 20 February 2019.
- ↑ "Innovative Painting: Remember To Rise a London Business School collabo endorsed by the noteworthy", Omenkaonline.com, 13 November 2018. Retrieved on 5 January 2019.
- ↑ Mnet’s Biola Alabi, Nigerian lawyer make Forbes list of 20 Youngest Power Women in Africa – See Full List. YNaija. Retrieved on 20 February 2019.
- ↑ Biola Alabi | World Economic Forum. Retrieved on 2017-04-12.