Binta Bello
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Naijiria |
aha ezinụlọ ya | Bello |
ụbọchị ọmụmụ ya | 1970 |
Ebe ọmụmụ | Igbuzo |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee, pidgin Naịjirịa |
Asụsụ ọ na-ede | Bekee |
ọrụ ọ na-arụ | Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị |
Ọkwá o ji | onye otu ulo nnochite anya Naijiria, onye otu ulo nnochite anya Naijiria |
ebe agụmakwụkwọ | University of Jos, University of Maiduguri |
onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchị | People's Democratic Party |
ụcha ntụtụ isi | Ntụtụ ojii |
nnọchiaha nkeonwe | L484 |
Binta Bello Audio bụ onye nkụzi klas nke mbụ, onye na-ahụ maka ụlọ ọrụ na steeti, na onye na-akwado Minista na-anọchite anya ndị isi na Naijiria 'Nigerian House of Representatives.'[1] Bello na-anọchite anya Kaltungo / Shongom Federal District nke Gombe State. Ọ bụ naanị nwanyị nọ n' ọchichi 'leadership of the House'.
Mbido ndụ na-agụm akwụkwọ
dezieA mụrụ Bello n'Igbuzo, Delta State na nna onye agha. O bughariri gburugburu obodo a tupu ya alaghachi na Gombe State.[2]
O nwetara akwụkwọ ọkwa II site na W.T.C Bajoga, Gombe dị na 1988, otu diplọma na Ngalaba Ọha na Mahadum University of Jos na 1995, na B.Sc. na Ngalaba Ọha na Mahadum University of Maiduguri na 2010.
Ọrụ ya
dezieBello na-arụ ọrụ dịka Kommissioner na-ahụ maka Ụmụ Nwanyi na Gombe State site na 2007 ruo 2010.[3] Ọ zọrọ dịka onye nnochite anya maka Kaltungo / Shongom Federal Constituency n'elu ikpo okwu nke PDP ebe O mereiri.
Ṅrụtụaka
dezie- ↑ Hon. Binta Bello. Archived from the original on April 22, 2018. Retrieved on September 13, 2018.
- ↑ Templeeti:Cite newspaper
- ↑ Templeeti:Cite newspaper