Bill Gates
William Henry Gates nke III (amụrụ n'Oktoba 28, 1955) bụ onye ọchụnta ego America, onye na-etinye ego, na onye ọrụ obiọma. A maara ya nke ọma maka ịtọ ntọala nnukwu ngwanrọ Microsoft, ya na enyi ya ọmatara na nwata Paul Allen onye na-awuọla. [1] N'oge ọ na-arụ ọrụ na Microsoft, Gates nwere ọkwa onye isi oche, onye isi nchịkọta (CEO), onye isi na onye isi na-ahụ maka ngwanrọ, mgbe ọ bụkwa onye nwere oké kachasị ruo na Mee 2014.[1][2] Ọ bụ ọchụnta ego kaa, onye nke mgbanwe microcomputer nke 1970s na 1980s.
Bill Gates | |
---|---|
Born | William Henry Gates III 28 Ọktoba 1955 Seattle, Washington, U.S. |
Education |
|
Occupation |
|
Years active | 1972–present |
Known for | Co-founder of Microsoft and Bill & Melinda Gates Foundation |
Title |
|
Board member of |
|
Spouse(s) | |
Children | 3 |
Parents |
|
Awards |
|
Website | Templeeti:URL |
Signature | |
- ↑ Gates Steps Down from Microsoft Board but Stays as Advisor. Redmond (March 2020).
A mụrụ ma zụlite Gate na Seattle.
- ↑ Bill Gates (American computer programmer, businessman, and philanthropist). Archived from the original on March 28, 2013. Retrieved on March 20, 2013.
- ↑ Foley (August 15, 2017). Bill Gates' stake in Microsoft is now just 1.3 percent. ZDNet. Retrieved on July 26, 2021.