Betty Manyolo
Onye na-ese ihe na onye na-ebi akwụkwọ nke Uganda (amụrụ 1938)
Betty Manyolo
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Uganda |
aha enyere | Betty |
ụbọchị ọmụmụ ya | 1938 |
ọrụ ọ na-arụ | onye ese |
ebe agụmakwụkwọ | Makerere University |
Estelle Betty Manyolo (amụrụ n'afọ 1938) bụ onye na-ese ihe na onye na-ebi akwụkwọ na Uganda.
Akụkọ ndụ
dezieBetty Manyolo bụ onye Muganda, na otu n'ime ụmụ iri. Ọ gụrụ nka na School of Fine Art na Makerere College . Ka oge na-aga n'ọrụ ya, ọ rụrụ ọrụ dị ka onye na-ese ihe maka Ngalaba Ahụike nke Uganda.
Ọrụ
dezie-
Akụkọ ifo nke Africa
-
Ndị na-akpa ehi
-
Ọnwụ n'Ọhịa
Betty Manyolo sere ihe n'akwụkwọ ahụ bụ Awo olwatuuka .[1]
Ihe ngosi
dezieE gosipụtara ọtụtụ n'ime ihe osise linocut ya, tinyere ihe osise mmanụ, site na Harmon Foundation malite na 1961; a gụnyekwara ọrụ ya na Smithsonian Institution Traveling Exhibit of Contemporary African Printmakers site na 1966 ruo 1968.[2]
Ebensidee
dezie- ↑ Awo olwatuuka. Nypl.org. Retrieved on 5 January 2019.
- ↑ Evelyn S. Brown (1966). Africa's Contemporary Art and Artists: A Review of Creative Activities in Painting, Sculpture, Ceramics, and Crafts of More Than 300 Artists Working in the Modern Industrialized Society of Some of the Countries of Sub-Saharan Africa. Published and distributed by the Division of Social Research and Experimentation] Harmon Foundation.