Betta Lehihi
Betta Lehihi
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
aha enyere | Betta |
ọrụ ọ na-arụ | Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị |
Seneanye Betta Lehihi bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị South Africa nke na-anọchite anya North West na National Council of Provinces kemgbe Mee, na afo 2019. Lehihi bụ onye otu Economic Freedom Fighters.
Agụmakwụkwọ
dezieLehihi gụsịrị klas nke 11 na ụlọ akwụkwọ sekọndrị Tiragalo na Leeudoringstad, North West.[1]
Ọrụ omeiwu
dezieLehihi bụ onye otu Economic Freedom Fighters.[1] Mgbe ntuli aka n'ozuzu na 8 Mee na afọ 2019, a họpụtara ya dị ka onye nnọchi anya na-adịgide adịgide na National Council of Provinces . A ṅụrụ ya iyi dị ka onye omeiwu na 23 Mee, na afọ 2019. Lehihi bụ naanị onye nnọchianya EFF na ndị nnọchianya North West.[2] Ọ natara ọrụ kọmitii ya na 24 Juun.[1]
Ọrụ kọmitii
dezieEbenside
dezie- ↑ 1.0 1.1 1.2 1.3 1.4 1.5 1.6 1.7 Ms Seneanye Betta Lehihi. Parliament of South Africa. Archived from the original on 15 August 2020. Retrieved on 15 August 2020. Kpọpụta njehie: Invalid
<ref>
tag; name "Parl" defined multiple times with different content - ↑ Hansard: NCOP: Unrevised hansard. Parliamentary Monitoring Group. Retrieved on 15 August 2020.
Njikọ mpụga
dezie- Seneanye Betta Lehihi at People's Assembly