Beryl Agyekum
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Ghana |
aha enyere | Beryl |
aha ezinụlọ ya | Agyekum |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee, Twi |
ọrụ ọ na-arụ | digital marketer, chief executive officer, onye ọchụ̀nta ego |
ebe agụmakwụkwọ | Kwame Nkrumah University of Science and Technology |
Ihe nrite | Exclusive Men of the Year Africa Awards |
Beryl Agyekum-Ayaaba bụ nwanyị Ghana na-asụ ahịa dijitalụ, onye guzobere ma bụrụ onye isi oche nke Echo House Ghana Limited. [1] [2] [3] Na 2019, akpọrọ ya dịka otu nime Top 50 Young CEOs na Ghana site na YCEO & Avance Media. [4] [5] A họpụtara ya wee nye ya ihe nrite na ngalaba ụmụ nwanyị nke ihe nrite ndị ntorobịa na ọgbakọ 5th EMY Africa Awards . [6] [7] Na Machị 2021, ahọpụtara ya n'etiti ụmụ nwanyị iri atọ kacha nwee mmetụta na egwu maka 3Music Awards Women's Brunch . [8]
Beryl Agyekum-Ayaaba | |
---|---|
Born | Beryl Agyekum Accra, Ghana |
Nationality | Ghanaian |
Occupation |
|
Known for | CEO of Echo House |
Agụmakwụkwọ
dezieỌ gara KNUST ebe ọ gụsịrị akwụkwọ ma nweta nzere MSc. na Civil Engineering. [9]
Ọrụ
dezieN'oge agụmakwụkwọ ya, ọ malitere ọrụ ya dị ka onye na-emepụta ihe. Ọ rere wee kọọ akụkọ gbasara ụdịdị. [10] Ya na enyi ya jikọrọ aka malite akwụkwọ akụkọ ụlọ akwụkwọ a na-akpọ Echo Magazine na 2008. N'afọ 2013, akwụkwọ akụkọ ahụ ghọrọ ụlọ ọrụ na-emepụta ihe ma na-ere kwa ahịa nke a na-akpọ Echo House Ghana. Ụlọ ọrụ ya na ụlọọrụ ndị ọzọ arụkọla ọrụ. Ndi a gụnyere Smirnoff, GNPC, Vodafone Ghana, Access Bank, Guinness, ECG, Unilever, KFC, Philips na Samsung nakwa ndị ọzọ. [11] A maara ya maka inye ndị na-agu egwu ndi tolitegoro na ndị na-etolite ohere site n'ememe ndụ na egwu dị ka Tidal Rave na Epilogo . [12]
Ndụ onwe
dezieỌ lụrụ Bright Ayaaba bụkwa onye COO nke Echo House. Ha lụrụ na February 2016 ma mụta otu nwa [13]
Mmezu
dezie- Ihe nrite onye ntorobịa nke 2020 na 5th EMY Africa Awards [14]
Ebensidee
dezie- ↑ Legacy Girls College organises 'Time With Accomplished Ladies' (en-US). Citi 97.3 FM - Relevant Radio. Always (2016-04-29). Retrieved on 2021-03-19.
- ↑ MESH Creative Confab 2018 – Hotels in Ghana (en-US). Retrieved on 2021-03-19.
- ↑ Error on call to Template:cite web: Parameters url and title must be specified. www.thefinderonline.com. Retrieved on 2021-03-19.
- ↑ CEO of Afro Arab Group Ranked Among 50 Young CEO'S In Ghana 2018 (en-US). Pulse Ghana (2018-12-14). Retrieved on 2021-03-19.
- ↑ Acquah (2019-06-03). Stonebwoy, Richie Mensah, Roberta Annan, others make 2019 Top 50 Young CEOs in Ghana (en-US). Kasapa102.5FM. Archived from the original on 2019-06-24. Retrieved on 2021-03-19.
- ↑ Sedode (2021-03-06). Beryl Agyekum: EchoHouse CEO Named In 3Music's Top 30 Women In Music List (en-US). Kuulpeeps - Ghana Campus News and Lifestyle Site by Students. Retrieved on 2021-03-19.
- ↑ News. EMY Africa Awards 2019 nominees announced - Ghanamma.com (en-US). Retrieved on 2021-03-19.
- ↑ 3Music Awards organisers name Top 30 Women in Music (en-US). Citinewsroom - Comprehensive News in Ghana (2021-03-05). Retrieved on 2021-03-08.
- ↑ Beryl Agyekum-Ayaaba, Ghana,Those Who Inspire, Books, Inspiring (en-US). Those Who Inspire. Retrieved on 2021-03-19.
- ↑ Ababio (2020-07-05). Beryl Agyekum Ayaaba Wins Young Achiever(Female) Award At 5th EMY Africa Awards (en-US). Kuulpeeps - Ghana Campus News and Lifestyle Site by Students. Retrieved on 2021-03-19.
- ↑ webmanager (2018-06-28). How A Campus Business In Ghana Became A Valuable Asset To Global Brands (en-US). Business World Ghana. Archived from the original on 2023-12-24. Retrieved on 2021-03-19.
- ↑ Amaarae, Cina Soul, Gyakie, Adina, Theresa Ayoade, others named in 3Music Awards' Top 30 Women in Music list - MyJoyOnline.com (en-US). www.myjoyonline.com. Retrieved on 2021-03-19.
- ↑ Debrah. EchoHouse CEO, Beryl Agyekum-Ayaaba And Her Husband Welcome Their First Child - Ameyaw Debrah (en-US). Retrieved on 2021-03-19.
- ↑ Ababio (2020-07-05). Beryl Agyekum Ayaaba Wins Young Achiever(Female) Award At 5th EMY Africa Awards (en-US). Kuulpeeps - Ghana Campus News and Lifestyle Site by Students. Retrieved on 2021-10-12.