Bernadette Sanou Dao

Onye edemede Burkinabé

Bernadette Sanou Dao (amụrụ na 25 Febụwarị 1952 na Bamako, French Sudan) bu onye odee na onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Burkinabé. Mgbe ọ dị afọ 11, ezinụlọ ya si Mali lọta Upper Volta. Ọ gara kọleji Kolog-Naba na Ouagadougou na mechara Mahadum Ohio dị na United States na Sorbonne na Paris, France.Site na 1986 ruo 1987 ọ bụ onye minista na-ahụ maka omenala Burkina Faso.O bi na Ouagadougou. Ọ na-ede abụ , mkpirisi akụkọ na akụkọ ụmụaka.[1]

Edensibia dezie

  1. Bernadette SANOU DAO. Reading Women Writers and African Literatures. University of Western Australia (15 July 2003). Retrieved on 28 January 2010.