Benard Odoh
onye ndọrọndọrọ ọchịchị na obodo Naijirịa na prọfesọ.
Benard Odoh
ụdịekere | nwoke |
---|---|
ụbọchị ọmụmụ ya | 1975 |
ọrụ ọ na-arụ | Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị |
onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchị | All Progressives Congress |
Benard Ifeanyi Odoh (amụrụ 5 Ọgọst 1975) bụ onye ndọrọndọrọ ọchịchị obodo Naijirịa na prọfesọ gbasara mmụta ala na Mahadum Nnamdi Azikiwe, Awka. O si na Ezza North Local Government Area na Ebonyi State (Nigeria). Odoh bu onye nkuzi na Mahadum Nnamdi Azikiwe tinyere ulo akwukwo ndi ozo. Ọ bụkwa onye isi ndị otu pati APC n’Ebonyi Steeti. Ọ bụ odeakwụkwọ nke State na Ebonyi State wee hapụ ọrụ site na arụkwaghịm[1]