Becky Okorie
Becky Ngozi Okorie bụ onye Naijirịa na-eme ihe nkiri. A maara ya nke ọma dị ka onye isi maka ihe nkiri egwu nke 1996 Karishika .[1][2][3]
Ihe odide
dezie- ↑ Tariemi (20 January 2022). 7 CLASSIC NOLLYWOOD MOVIES TO BINGE WATCH THIS WEEKEND. The Guardian. Retrieved on 20 March 2022.
- ↑ O. Tayo (25 July 2018). 30 unforgettable Nollywood home videos you should watch. Pulse Nigeria. Retrieved on 20 March 2022.
- ↑ Krings (27 May 2013). "Global Nollywood: The Transnational Dimensions of an African Video Film Industry". African Expressive Cultures: 382.