Beatrice Utondu
ọnye na-agba oso Naijiria na ogologo jumper
Beatrice Utondu
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Naijiria |
aha enyere | Beatrice |
aha ezinụlọ ya | Utondu |
ụbọchị ọmụmụ ya | 23 Novemba 1969 |
ọrụ ọ na-arụ | sprinter, asọmpi egwuregwu |
ụdị egwuregwu | egwuregwu |
ịdọ aka ná ntị egwuregwu asọmpi | high jump, long jump |
so na | 1992 Summer Olympics |
Beatrice Utondu (bụ onye amụrụ n'abalị iri abụọ na atọ nke ọnwa Novemba n'afọ 1969) bụ onye ọgbọ ọsọ si Nigeria O ritere ihe nrite ọla nchara Olympic na relay mita 4 x 100 na Barcelona n'afọ 1992 . Ọ bụ ọkachamara n'egwuregwu otu narị mita , ma ọ gosipụtara ọpụrụiche ya ka oji nkeji iri anọ ga elekere iri na otu n'oge asọmpi mba ụwa nke afọ 1991 ma bụrụ onye mmeri si Africa na 1993.
Ọ merikwara na longu jumpụ n'afọ 1987 nke All-Africa Games .
Ihe nweta
dezieN'anọchiteanya Templeeti:NGR | |||||
---|---|---|---|---|---|
1986 | World Junior Championships | Athens, Greece | 15th (q) | Long jump | 5.83 m |
1987 | All-Africa Games | Nairobi, Kenya | 1st | Long jump | 6.45 m |
Njikọ mpụga
dezie- Beatrice Utondu at World Athletics