Beatrice Rwakimari
Beatrice Rwakimari
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Uganda |
aha enyere | Beatrice |
ụbọchị ọmụmụ ya | 21 Mee 1961 |
Ebe ọmụmụ | Ntungamo |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee |
ọrụ ọ na-arụ | Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị |
Ọkwá o ji | Member of the Parliament of Uganda |
ebe agụmakwụkwọ | Uganda Christian University, Makerere University, Kololo Senior Secondary School |
Beatrice Rwakimari (amụrụ na 21 Mee 1961) bụ onye isi ahụike ọha na eze nke Uganda, onye nchịkwa ọha na eze, onye nkuzi na onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị. Ọ bụ onye a họpụtara dị ka nwanyị omeiwu nke Ntungamo District na omeiwu nke iri nke Uganda ma nwee njikọ ndọrọ ndọrọ ọchịchị na NRM, otu ndọrọ ndọrọ ọchịchị dị na Uganda.[1] Ọ jere ozi na mpaghara ahụ ugboro abụọ n'usoro na nke asaa na nke asatọ site na puku abụọ na otu ruo pụkụ abụọ na iri na otu. Na Nzukọ Ndị Omeiwu nke iri, ọ rụrụ ọrụ dị ka onye otu Kọmitii Ntinye aha, Kọmitii Ahụike na NRM Parliamentary Caucus.[2]
Hụkwa
dezie- Ógbè Ntungamo
- Nzukọ omeiwu nke Uganda
- National Resistance Movement
Ebenside
dezie- ↑ RWAKIMARI BEATRICE. Parliament of Uganda. Archived from the original on 2019-07-17. Retrieved on 2022-10-15.
- ↑ Mulondo (15 February 2017). MPs push for increased funding for health. Saturday Vision.