Beatrice Marshoff

Beatrice Marshoff
mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịSouth Africa Dezie
aha n'asụsụ obodoBeatrice Marshoff Dezie
Aha ọmụmụFrances Beatrice Marshoff Dezie
aha enyereBeatrice Dezie
ụbọchị ọmụmụ ya17 Septemba 1957 Dezie
Ebe ọmụmụBloemfontein Dezie
Ụbọchị ọnwụ ya15 Eprel 2023 Dezie
Ebe ọ nwụrụSoweto Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee, Afrikaans language Dezie
ọrụ ọ na-arụOnye ndọrọ ndọrọ ọchịchị, nurse, civil servant Dezie
Ọkwá o jiPremier of the Free State Dezie
ebe agụmakwụkwọUniversity of the Free State Dezie
onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchịAfrican National Congress Dezie

Frances Beatrice Marshoff (Amụrụ na 17 Septemba 1957) bụ onye isi ala nke Free State site n'afọ 2004 ruo afọ 2009. Ọ nọchiri Winkie Direko n'ọkwa ahụ n'ụbọchị 22 Eprel 2004, Ace Magashule nọchiri ya n'ụbọchị 6 Mee 2009.[1]

Marshoff bụkwa onye nọọsụ edebanyere aha ma bụrụbu onye otu Executive Council (MEC) maka Social Development na Free State (June 2001 ruo 21 Eprel 2004). Tupu nke ahụ, ọ bụ onye otu ndị omeiwu maka African National Congress (1994 ruo afọ 1999).

Ebenside

dezie
  1. Government Communication and Information System (GCIS) Profile Information: Frances Beatrice Marshoff, Ms. info.gov.za. Archived from the original on 29 June 2011. Retrieved on November 6, 2010.