Bautista Álvarez
Bautista Goyel Álvarez Domínguez (1933 - 16 Septemba 2017) bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị na ọkọ akụkọ ihe mere eme nke mba Galician. A mụrụ ya na San Amaro, Spain. Álvarez, onye bụ onye guzobere Galician People's Union na 1964, jere ozi dị ka onye isi oche nke pati ndọrọ ndọrọ ọchịchị Galician site na 1964 ruo 1977.
Álvarez Nwụrụ n'ihi nkụchi obi na 16 Septemba 2017 n'ụlọ ụmụnne ya ndị nwanyị na beariz, Spain mgbe ọ dị afọ 84.
Edensibia
dezieNjikọ mpụga
dezie- Akụkọ ndụ (n'asụsụ Spanish)