Barhoumi

aha ezinụlọ

Barhoumi bụ aha nna a na-ahụkarị n'ebe ugwu (north) Afrịka. Ndị ama ama nwere aha nna a gụnyere:

  • Issam Barhoumi (amụrụ n'afọ 1978), onye Tunisia na-eme egwuregwu ọgụ
  • Jasmina Barhoumi (amụrụ n'afọ 2002), onye bọọlụ Tunisian a mụrụ na Germany
  • Sufyian Barhoumi (amụrụ n'afọ 1973), onye Algeria Guantanamo e jidere