Barbara Penner (amụrụ n'afọ 1970) bụ onye n'akọ akụkọ ihe mere eme na Prọfesọ nke Architectural Humanities na Bartlett School of Architecture, University College London . [1] Ọ bụ ọkachamara na akụkọ ihe mere eme nke obere oghere, ọkachasị ụlọ ịsa ahụ na ụlọ mposi, ma dee banyere nguzobe nke ọnwa ezumike na narị afọ nke 19 na mba North America.

Penner nwetara BA ya n' akwụkwọ Bekee na akụkọ ihe mere eme nke nka na Mahadum McGill n'afọ1994, Masta nke Sayensị ya na akụkọ ihe owuwu na Mahaduma College London n'afọ 1996, na PhD ya na Mahadume Birkbeck na 2003.[1]


Barbara enwetala ọtụtụ nzukọ na onyinye, gụnyere site na The Leverhulme Trust, The Clark Art Institute, Cornell University, Winterthur Museum na Gilder-Lehrman Institute nke ihe akụkọ Amerika. N'oge n'adịbeghị anya, o mechiri nnukwu Humanities na mba European Research Area Joint Research Programme grant, Printing the Past: Architecture, Print Culture, and Uses of the Past in Modern Europe, nke ụlọ akwụkwọ Oslo School of Architecture na Design duziri, ya na ndị mmekọ sitere na ụlọ ọrụ mgbasa ozi dijitalụ Factum Arte, Mahadum Ghent, Mahaduma Leiden, Musée d'Orsay, na Victoria & Albert Museum.[2]

  1. 1.0 1.1 Dr Barbara Penner. University College London. Retrieved 14 May 2016.
  2. UCL (2016-12-21). Dr Barbara Penner (en). The Bartlett School of Architecture. Retrieved on 2021-03-15.