Barbara Creecy
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịSouth Africa Dezie
Aha enyereBarbara Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya17 Jụn 1958 Dezie
Ebe ọmụmụJohannesburg Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Dezie
Ọkwá o jimember of the National Assembly of South Africa, Minister of Environment, Forestry and Fisheries Dezie
ebe agụmakwụkwọUniversity of the Witwatersrand Dezie
onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchịAfrican National Congress Dezie
kọwara na URLhttps://www.pa.org.za/person/creecy-barbara/ Dezie

Barbara Dallas Creecy (Amụrụ n'ụbọchị 17 June 1958) bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị South Africa na onye na-emegide ịkpa ókè agbụrụ. Onye otu African National Congress, ọ na-eje ozi ugbu a dị ka Minista nke Gburugburu Ebe Obibi, Ọhịa na Azụmaahịa, yana dịka onye otu National Assembly nke South Africa. Ọ rụrụ ọrụ dị ka onye otu Gauteng Provincial Legislature, ebe a họpụtara ya na 1994. N'afọ 2004, a kpọrọ ya Gauteng MEC maka Egwuregwu, Ntụrụndụ, Nkà na Ọdịbendị. Ọ rụrụ ọrụ ruo afọ 2009 mgbe a họpụtara ya MEC maka agụmakwụkwọ. Onye isi ala a họpụtara ọhụrụ bụ David Makhura kpọgara Creecy na Gauteng Finance portfolio n'afọ 2014.[1]

N'ọnwa Mee afọ 2019, a ṅụrụ Creecy iyi dị ka onye omeiwu. N'ụbọchị 29 Mee 2019, Onye isi ala Cyril Ramaphosa họpụtara ya ka ọ bụrụ Minista ọhụrụ nke gburugburu ebe obibi, ọhịa na azụ.[2]

Ebenside dezie

  1. Ms Barbara Creecy MEC FOR FINANCE, Gauteng Digital Platform. Retrieved 29 May 2019.
  2. IN FULL | Cyril Ramaphosa's new cabinet, in his own words, TimesLIVE, 29 May 2019. Retrieved 29 May 2019.