Barbara Butch
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịFrance Dezie
Aha enyereLeslie Dezie
aha pseudonymLeslie Barbara Butch Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya1981 Dezie
Ebe ọmụmụParis Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye egwu, Onye na-akwado ikike LGTI, disc jockey Dezie
Ihe nriteOut d'or Dezie

Leslie Barbara Butch, onye a na-akpọkarị Barbara Butch bụ onye na-eme ihe nkiri na France na onye na-ahụ maka ikike ụmụ nwanyị na-edina nwanyị ibe ha. [1] Ọ na-eme mkpọsa maka nnabata abụba ma mee ihe nkiri dị mkpirikpi Extra Large .[2][3] E nyere ya Out d'or 3021 "personnalité LGBTI de l'année" ("LGBTI personality of the year") site na French Association of LGBTI Journalists.[4][5][6]

Ebensidee dezie

  1. "Barbara Butch, The Lesbian DJ and Fat Activist Who Will Make You Dance", Bowie Creators — Home of Queer & Feminist Creators, 27 September 2021. Retrieved on 5 June 2022. (in en)
  2. Boulant. ""J'aurais pu lâcher l'affaire": Barbara Butch raconte son difficile combat contre la grossophobie", BFMTV, 13 December 2021. Retrieved on 5 June 2022. (in fr)
  3. Ramphul. "Oh yeah ! Barbara Butch présente Extra large, un film contre la grossophobie qui donne envie", Madmoizelle, 29 March 2022. Retrieved on 5 June 2022. (in fr-FR)
  4. "Out d'Or 2021 : Leslie Barbara Butch désignée « personnalité LGBTI de l'année »", KOMITID, 10 December 2021. Retrieved on 5 June 2022. (in fr)
  5. Rajeshvari. "DJ Barbara Butch named "LGBTI Personality of the Year"", Khabar Non Stop, 11 December 2021. Retrieved on 5 June 2022.
  6. "La DJ Barbara Butch désignée "personnalité LGBTI de l'année"", ladepeche.fr, 10 December 2021. Retrieved on 5 June 2022. (in fr)

Njikọ mpụga dezie