Banksia aculeata
taxon
aha mkpirisiB. aculeata Dezie
aha taxonBanksia aculeata Dezie
ọkwa taxonspecies Dezie
nne na nna taxonBanksia Dezie
ọnọdụ nchekwa IUCNỤdị ndị na-adịghị ike Dezie

Banksia aculeata, ǹkè ha nà à maàma kà banksia ndụdụ, bụ̀ òkèùdì ahịhịa ikwu Proteaceae nke bụ ǹpụnàlà nà M̀kpoụgwụ Sterling nà ọ̀dị̀dànledàanyaanwụ ǹkè Àlàọdụ̀ Ọ̀dị̀dàanyaanwụ. Ọ bụ̀ ahịhịa ruru m 2 (ft 7) nà ogo, o nwèrè akwụkwụ dị mkpakọta nà akwụkwọ n'à dụ à dụ nwere akụ̀kụ̀ na à kachà. Ịhẹ ogwù akwụkwọ ọ̀yọ̀rọ̀ (ịheẹ koroèkò) ya dị ichè chara ùgòọcha, ǹkè ha mà kà isiofuru, nà à dị ị zòro nà ime akwụkọ ya nà ọ nà a pụ̀ta nà ùdùanwụ gboo. Mà ọ bụrụ nà diagụ James Drummond chìkọ̀tàrà ya nà afọ̀ìri 1840, 1840, à katàghị̀ Banksia aculeata kà ìzùkwe tupù afọ̀ 1981, sitere nà aka Alex George nà ndemìeòkè ǹkè the òkèagbụ̀rụ ya.

Ya bụrụ ahịhịa â ụ̀kaghị̀, Banksia aculeata nà à dị nà m̀kpumèaja nà mkpogo. Dị ǹpụnàlà nà ùbibi gbaraọkụ m̀gbè ọkụọhịa kwaèhì, ọ nà à nwụ nà ime ọkụ, y'e si agbụ̀rụ̀ fùziwaria ọ̀zọ. Nà ị me hàralèe ya nà banksia Àlàọdụ̀ Ọ̀dị̀dàanyaanwụ ndị ọzọ, ọ dị kà o sugbòròtụ̀ èfù Phytophthora cinnamomi dị nà mmiri do nà ụ̀pà.