Bangubangu language

Bangubangu bụ ụyọkọ asụsụ Bantu nke ndị Bangubangu nkè Democratic Republic of the Congo na-asụ.

Bangubangu
Spoken in: Democratic Republic of the Congo 
Region: Katanga province
Total speakers: Templeeti:Sigfig
Language family: Nnijer–Kongo
 Atlantic–Congo
  Benue–Congo
   Bantoid
    Bantu
     Luban
      Hemba (mostly);
Luba (Mutingua)
       Bangubangu
Language codes
ISO 639-1: none
ISO 639-2:
ISO 639-3: bnx

Asụsụ ndị ahụ yiri ìhè dịka 80%, mà e wezụga Hombo nkè bụ naanị 70% yiri asụsụ bụ isi. Ọ kwere omume ná há bụ asụsụ dị iche iche. Christine Ahmed (1995) kewara obere "Bangubangu nkè Mutingua" mà e wezụga ndị ọzọ, ná asụsụ Luba karịa asụsụ Hemba; nkè á nwèrè ike ịbụ asụsụ Hombo.

Otu n'ime ndị ọkà mmụta mbụ mụrụ Bangubangu bụ A. E. Meeussen, onye dere nkọwa dị mkpirikpi nkè ụtọ asụsụ asụsụ ahụ n'ihi nleta ọ gara n'ógbè ahụ na 1951.[1]

Ìhè odide

dezie
  1. Meeussen, A. E. (1954). "Linguïstische schets van het Bangubangu". Tervuren, 1954, 53 p.

Templeeti:Languages of the Democratic Republic of the Congo