Bangandu language
Bangandu | |
---|---|
Ngombe | |
Native to | Cameroon |
Native speakers
|
(2,700 Bangandu cited 1977)[1] 12,000 Ngombe (2010 census)[1] |
Language codes | |
ISO 639-3 | Either:bgf – Bangandunmj – Nombe
|
Glottolog | bang1347 Ngombe-Bangandungom1265 (extensive bibliography)
|
ELP |
Bangando na Ngombe mejupụtara asụsụ Gbaya nke Cameroon na CAR.
E nwere uzọ otu abụọ: Bangando n'onwe ya (Bàngàndò), na Cameroon, na Ngombe (Ba(n)gando-Ngombe, Ngombe-Kaka) ndị gbara gburugburu Mambéré-Kadéï Prefecture gafee ókèala na Central African Republic. E nwere ọtụtụ ndị a na-akpọ Ngombe, ọ bụghịkwa ihe doro anya nke koodu ISO ụgha maka Ngombe.[2] N'ụwa niile, ewere asụsụ Bangando dị ka asụsụ n'achọ ikpochapụ, ebe ndị na asu asụsụ dị puku abụo, narị asaa ruo puku atọ na narị ise. Enwere ike inweta ọkwa ọnọdụ asụsụ site na Ethnologue Expanded Graded Intergenerational Disruption Scale.[3]
Nkesa
dezieA na-asụ Bangandu na njedebe ndịda nke ngalaba Boumba-et-Ngoko (Mpaghara ọwụwa Anyanwụ) na obodo Moloundou, n'okporo ụzọ isi obodo Moloundou ruo Lokomo. A na-asụkwa Bangandu na obodo Congo. Na Cameroon na Congo, e nwere ọ dị ka puku abụo na narị asaa na asụ asụsụụ a (Voegelin & Voegelin 1977). (Bangandu, nke gọọmentị ime obodo na-akpọ Bangantou, ekwesịghị ka ewere n'ọbụ otu ihe dika Bageto, nke a na-akpọkwa Bananto, nke olumba Mpo.)[4]
Ọdiche dika nke bụkwazị Ngombe, a nasụ na Central African Republic n'agbata Gamboula (n'ókè Cameroon) na Berbérati.[4]
Ọnọdụ mmekọrịta na asụsụ
dezieNdị na-asụ Bangando nọkari gburugburu mpaghara ndịda Cameroon. Asụsụ Bangando bụ asụsụ aga agunwe na ọbụ asụsụ ana amụta site na ọnọdụ ma ọbụ ihe onye na amụya na ahụ dika ndị edemede J.W. Berry, S.H Irvine na E.G. Hunt si kwuo n'akwụkwọ ha Indigenous Cognition: Functioning in Cultural Context .[5] Mmụta asụsụ na-adabere n'ọhịa na-agụnye mkpuchi zuru oke nke onye ọ bụla n'ime obodo nke a na-asụ asụsụ ahụ. Ndị edemede J.W. Berry, S.H Irvine na E.G. Hunt gara n'ihu na ekwukwasa na enweghị agụmakwụkwọ ndị na-asụ asụsụ obodo na-enweta iji nwee ọganihu na mpụga obodo Bangando. Akụkụ a nke obodo Bangando nwere ike ijikọta ya na asụsụ Bangando. Ọtụtụ akụkọ nke ndị na-asụ Bangando, gụnyere akụkọ nke onye edemede Victor Barnouw dere nke dị na akwụkwọ akụkọ American Anthropologist na-egosipụtakarị ndị na-ekwu okwu dị ka ndị ọrụ ugbo na ndị na-achịkọta.[6]
Ịgụ ihe ọzọ
dezie- [Ihe e dere n'ala ala peeji] Enhanced Heterosexual Transmission Hypothesis maka mmalite nke ọrịa HIV-1. [Ihe e dere n'ala ala peeji]
- [Ihe e dere n'ala ala peeji] [Ntụle nke Nsogbu Ndị bụ Isi na Cross-Cultural Psychology: Akwụkwọ ahọpụtara site na Nzukọ nke Atọ nke International Association for Cross-Cultural Psychology]. American Anthropologist, 802), 4050.
- Friedrich, A., Wiese, L. V., Heims, E. M., Schubotz, H., Schultze, A., & Mildbraed, J. (1913). Site na Congo ruo Niger na Naịl: Akụkọ banyere njem njem Germany nke etiti Afrịka nke 1910-1911. London: Duckworth & Co. Hunt, E. B., Irvine, S. H., & Berry, J. W. (1988). Nkọwa nke Ụmụ Amaala: Na-arụ ọrụ n'Okpukpọ (Mpịakọta 1). E nwetara ya na February 10, 2016
- [Ihe e dere n'ala ala peeji] Mmekọahụ Mmekọala n'etiti ndị Afrịka. American Anthropologist, 264), 454-473.
- ↑ 1.0 1.1 Bangandu at Ethnologue (18th ed., 2015) (subscription required)
Nombe at Ethnologue (18th ed., 2015) (subscription required) - ↑ Hammarström (2015) Ethnologue 16/17/18th editions: a comprehensive review: online appendices
- ↑ Language Status
- ↑ 4.0 4.1 (2012) in Binam Bikoi: Atlas linguistique du Cameroun (ALCAM), Atlas linguistique de l'Afrique centrale (ALAC) (in fr). Yaoundé: CERDOTOLA. ISBN 9789956796069.
- ↑ J.W. Berry, S.H Irvine, E.G. Hunt, Indigenous Cognition: Functioning in Cultural Context, 1988
- ↑ Victor Barnouw, American Anthropologist, Basic Problems in Cross-Cultural Psychology: Selected Papers from the Third International Conference of the International Association for Cross-Cultural Psychology pg 405-406, 1978