Banga rice
Osikapa eji mmanụ akwụ we si
Osikapa mmanụ akwụ
obere ụdị nke | nrị |
---|---|
nwere ojiji | nrị |
agbụrụ | Ȯra Delta, Ndị Ishekiri |
kọntinent | Eluàlà |
mba/obodo | Naijiria |
ebe | Ȯra Delta, South South |
mba osi | Naijiria |
WikiProject na-elekọta ya | WikiProject Intangible Cultural Heritage |
Ofe Akwụ bụ nri ọdịnala Naịjiria nke e ji mkpụrụ nkwụ mee dị ka ofe nkwụ.[1][2][3] Nri a bụ ihe a na-ahụkarị n'etiti ndị Urhobo nke ndịda Naịjirịa. Ofe Akwụ bụ mmiri a na-ewepụta na mkpụrụ osisi nkwụ. A na-akpọ ya osikapa Banga mgbe a na-esi mmiri a na-ewepụta na mkpụrụ nkwụ na osikapa ọcha.
Ndị Urhobo anaghị etinye ihe na-esi ísì ụtọ pụrụ iche dị ka; Taiko, Benetientien, na Rogoje na osikapa Banga mgbe ha na-akwadebe nri dịka ha na-eme mgbe ha na'akwadebe Banga Soup.[4][5]
Ebenside dezie
- ↑ How To Prepare Banga Rice (en-US). Whatsdalatest. Retrieved on 2021-04-12.
- ↑ Ndeche. "How To Make Banga Rice", The Guardian, October 24, 2017. Retrieved on June 18, 2021.
- ↑ Yemi (February 4, 2020). How to Cook Banga Rice. YouTube. Archived from the original on 2020-02-04.
- ↑ How to make Urhobo Banga rice bang (en-US). Pulse Nigeria. Retrieved on 2021-04-12.
- ↑ Banga Soup (Ofe Akwu) (en-US). All Nigerian Recipes. Retrieved on 2021-04-12.