Baktash Siawash (amụrụ 1983 na Kapisa Province ) bụ onye kacha nta na ndị omeiwu Afghanistan . Ọ bụbu onye nta akụkọ ma kwadoo ihe ngosi ndọrọ ndọrọ ọchịchị na TOLO TV ọ bụzi onye ndụmọdụ ndọrọ ndọrọ ọchịchị nke onye na-ekwuchitere wolsi Jirga (Ụlọ nnọchite anya) na onye guzobere Cultural Front nke Afghanistan. [1]

Baktash Siawash

Egburu nwanne ya nwoke Yama Siawash na 2020. [2]

Ntụaka

dezie