Babayaro

Ahà nnà

Aha nna Babayaro bụ aha Naijiria. Ndị ama ama nwere aha nna gụnyere:

  • Celestine Babayaro (amụrụ n'afọ nari iri itoolu iri asaa na asatọ), onye Naijiria na-agba bọọlụ
  • Emmanuel Babayaro (amụrụ n'afọ 1976), onye Naijiria na-agba bọọlụ