Baba Jigida

Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Sierra Leone
Baba Jigida
mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịSierra Leone Dezie
aha enyereBaba Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee Dezie
ọrụ ọ na-arụOnye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Dezie
Ọkwá o jiMember of the Parliament of Sierra Leone, Member of the Pan-African Parliament Dezie
onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchịSierra Leone People's Party Dezie

Princess Baba Jigida bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị obodo Sierra Leone. Ọ bụ onye otu Sierra Leone People's Party (SLPP).[1] Ọ bụkwa onye otu Pan-Afrikan Parliament yana onye otu ndị omebeiwu nke obodo Sierra Leone site na Western Area Rural District na mpụga Freetown.[2]

Edensibia

dezie
  1. SLPP MPs - Sierra Leone Peoples Party. Archived from the original on 22 October 2007. Retrieved on 25 October 2010.
  2. List of Members of the Pan African Parliament (as of 15 March 2004). Archived from the original on 4 November 2009. Retrieved on 25 October 2010.