Bọmbụ Tidjelabine nke 2010

Bọmbụ Tidjelabine nke afọ 2010 mere n'ụbọchị nke 7 n'ọnwa Eprel n'afọ 2010, mgbe bọmbụ na-agbawa agbawa gbagburu ndị uwe ojii Nationale n'obodo Tidjelabin, Boumerdès Province, Algeria wee gbuo mmadụ abụọ ma merụọ mmadụ ise ahụ.[1][2][3] A na ahu ndi otu Qaede nke no na Islamic Maghreb dika ndi aka ha no na mwakpo a. [4][5]

  1. Tidjelabine (Boumerdès) : Un gendarme tué dans l'explosion d'une bombe | El Watan. www.elwatan.com.
  2. Chronologie 2010: 19e année de violences politiques en Algérie – Algeria-Watch.
  3. Situation sécuritaire : Semaine sanglante en Kabylie | El Watan. www.elwatan.com.
  4. Actualité. www.algerlablanche.com.
  5. Le terrorisme persiste dans la wilaya de Boumerdès : Quel plan pour lutter efficacement contre l'ex-GSPC ? | El Watan. www.elwatan.com.