Azwile Chamane-Madiba
Azwile Chamane-Madiba
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
Ebe ọmụmụ | South Africa |
ọrụ ọ na-arụ | omee |
Azwile Chamane-Madiba bụ onye mba South Africa na-eme ihe nkiri.[1]
Azwile Chamane-Madiba | |
---|---|
Born | Azwile Chamane-Madiba |
Occupation | Actress |
Known for | Vaya (2016) |
Onodu oru
dezieN'afọ 2016, ọ weere onodu nke "Zodwa" na ihe nkiri Akin Omotoso, Vaya, nke gosipụtakwara Phuthi Nakene, Warren Masemola, Nomonde Mbusi, Zimkhitha Nyoka .[2][3][4][1] Ihe nkiri a nwetara ọtụtụ nhọpụta maka Africa Movie Academy Awards (AMAA) nke agba iri n' ato ya na 2017.[5]
Ememme Ihe Nkiri
dezieAfọ | Ihe nkiri | Ọrụ | Ihe edeturu | Ref. |
---|---|---|---|---|
2016 | Vaya | Onye nwanyi na-eme ihe nkiri (Zodwa) | Ihe nkiri |
Edemsibia
dezie- ↑ 1.0 1.1 Engelbrecht (October 20, 2017). Vaya. News24. Retrieved on November 17, 2020.
- ↑ Vaya (2016). All Movie. Archived from the original on May 27, 2022. Retrieved on November 7, 2020.
- ↑ AFRICA | The 11 Best African Movies on Netflix. Cinema Escapist. Retrieved on November 7, 2020.
- ↑ Sandoval (October 18, 2018). "Vaya" —A Remarkable Look at Innocence Lost in Modern South Africa. Sentinel. Retrieved on November 7, 2020.
- ↑ Blignaut (May 21, 2017). Local film scores multiple nominations at Africa Movie Academy Awards. News24. Retrieved on November 17, 2020.