Azealia Banks
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNjikota Obodo Amerika Dezie
aha n'asụsụ obodoAzealia Banks Dezie
Aha enyereAmanda Dezie
aha ezinụlọ yaBanks Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya31 Mee 1991 Dezie
Ebe ọmụmụHarlem Dezie
Asụsụ obodoBekee Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee Dezie
Asụsụ ọ na-edeBekee Dezie
ụdị ọrụ yana-ede Dezie
ebe agụmakwụkwọFiorello H. LaGuardia High School Dezie
oge ọrụ ya (mmalite)2008 Dezie
Ọmụma Mmekọahụbisexuality Dezie
ngwa egwuolu egwụ Dezie
diskografiAzealia Banks discography Dezie
ụdịegwu hip hop, hip house, dance-pop Dezie
webụsaịtịhttp://www.azealiabanks.com Dezie

Azealia Amanda Banks nke ha mụ̀rụ̀ na Ọ́nwá 5, 31, 1991, bu ónyé Amerika na gụ́ rapu, na bù̧ ábụ̀, n'èdékwá ókwú ábụ̀. Banks tòrò nà Harlem ímé Ámá úkwú Nyu Yọkụ y'à g'í lé ákwụ́kwọ́ nà LaGuardia High School of Performing Arts, y'à dápụ̀tá ị́ lézíé ihnyé gbásárá ùkwè. Na áfọ̀ 2008 ọ́ tụ̀rụ̀ onwe ya áhà "Miss Banks" y'è bídó í páfụ̀tá égwú shí nà MySpace, yá bá íbè ùkwè nke XL Recordings m̀gbè ọ́ dị̀ áfọ̀ 17.

Banks n'à bụ́ nà 2012 NME Awards.