Azụmaahịa Nnụnụ

Birding Business, bụ akwụkwọ azụmahịa n'efu nke jere ozi dị ka isi akụkọ azụmahịa ma ka ụlọ ọrụ nnụnụ ọhịa na ngwaahịa okike. Ọ dabeere na O"Lakes na steeti Florida dị na United States. [1] Management, Inc. bipụtara magazin ahụ ugboro ise kwa afọ obula. Ọ malitere na n'afọ 1995. [2] bipụtara mbipụta ikpeazụ nke magazin ahụ na Septemba n'afọ 2015. [1]

Hụkwa dezie

  • Ndepụta nke akwụkwọ akụkọ na magazin ndị metụtara nnụnụ na nnụnụ


Edemsibe dezie

  1. "Birding Business to Charge for Subscriptions", Birding Business. Retrieved on 9 May 2020.
  2. "Birding Business September 2015", Birding Business. Retrieved on 9 May 2020.