Ayo Obe
ayo obe bụ onye ọkaiwu Naịjiria Britain, onye odeakụkọ, onye na-egosi ihe onyonyo na onye na-akwado ikike mmadụ.[1][2]
Ayo Obe | |
---|---|
Born | 24 Mee 1955 |
Nationality | British-Nigerian |
Alma mater | University of Wales |
Occupation | Lawyer |
Organization | Civil Liberties Organisation |
Known for | Human rights activism |
Movement | Bring Back Our Girls |
Children | 1 |
Mbido ndụ na agụmakwụkwọ
dezieA mụrụ Obe na Mee 24, 1955, na United Kingdom . Ọ gara Mahadum Wales .[3]
Ọrụ
dezieA maara Obe maka ikike mmadụ nke Naijiria, iwu na mmekọrịta mmadụ na ibe ya, yana ịkwado mgbanwe ọchịchị onye kwuo uche ya. Ọ bụ onye isi oche nke nzukọ nnwere onwe obodo ma kwado maka mmelite nke mmeri nke Onyeisi MKO Abiola na 1993 na ntuli aka onyeisiala.[4][1][5] E depụtara ya dị ka otu n'ime ndị dike nke June 12.[6] E jidere paspọtụ ya na Machị 1996 mgbe ọ na-ahapụ Naijiria ịga nzukọ nke Kọmitii Na-ahụ Maka Ihe Ndị Ruuru Mmadụ nke UN na New York n'ihi ọrụ ya.[7][1]
Ọ bụ onye isi oche nke Transition Monitoring Group nke bụ njikọ aka na-enyocha ntuli aka ma na na'iwulite ọchịchị onye kwuo uche ya nke ndị NGO Naijiria site na 1999 ruo 2001. Ọ nọchitekwara anya njikọ ahụ site na 2001 ruo 2006 Ụlọ ọrụ ndị uweojii (PSC).[1]
Ọ na-eje ozi dị ka onye isi na ụlọ ọrụ ndị ọka iwu dị na Lagos nke a na'aha Ogunsola-Shonibare ma nọrọ na bọọdụ nke ọtụtụ òtù ọha na eze dị iche iche dị le Goree Institute na osote onyeisi oche nke bọmbụ nke International Crisis Group.[1][2][3]
Akwụkwọ ndị e bipụtara
dezieNdụ onwe onye
dezieỌ bụ nne naanị ya.[10]
Ihe odide
dezie- ↑ 1.0 1.1 1.2 1.3 1.4 Ugbodaga (2021-03-08). IWD 2021: Celebrating 13 Nigerian women who deserve a place on the naira note (en-US). TheCable. Retrieved on 2021-05-16.
- ↑ 2.0 2.1 PREMIUM TIMES names ombudsman board for public oversight of its journalism | Premium Times Nigeria (en-GB). Premium Times (2017-05-03). Retrieved on 2021-05-30.
- ↑ 3.0 3.1 Oladipo (2019-03-04). OBE, Mrs. Ayo (en-US). Biographical Legacy and Research Foundation. Retrieved on 2021-05-30.
- ↑ Why Does It Matter That Ayo Obe, Eghosa Osaghae, Femi Falana Are Turning 60+? (en-US). Intervention (2020-05-26). Retrieved on 2021-05-30.
- ↑ Sherlaw (2016-02-22). The Lagos power list: 21 people in 21 million (en). The Guardian. Retrieved on 2021-05-30.
- ↑ Ajeluorou. Heroes and villains of June 12 (en-US). The Guardian (Nigeria). Archived from the original on 2021-06-02. Retrieved on 2021-05-30.
- ↑ (1996) Human Rights Watch/Africa (in en). Human Rights Watch.
- ↑ Obe (2007). "The Challenging Case of Nigeria" (in English). Right to Know: Transparency for an Open World Right to Know: Transparency for an Open World / Ann Florini, Ed., ISBN 9780231141581: 143–175. DOI:10.7312/flor14158-005.
- ↑ Obe (2019). "Aspirations and Realities in Africa: Nigeria's Emerging Two-Party System?". Journal of Democracy 30 (3): 109–123. DOI:10.1353/jod.2019.0046. ISSN 1086-3214.
- ↑ Okon-Ekong (2016-02-14). 14 Powerful Ladies Who Need Love. This Day.