Aya El-Fiky
Aya El-Fiky
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Egypt |
aha enyere | Aya |
ụbọchị ọmụmụ ya | 29 Maachị 2003 |
ọrụ ọ na-arụ | onye ọkpụkpọ basketball |
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụiche | ike n'ihu |
ụdị egwuregwu | Basketball |
Aya El-Fiky (amụrụ ya na abali itinabuo na itoolu nke onwa Machị n’afo 2003) bụ onye mba Egypt n’atubasketball nke na-egwuri egwu maka otu basketball ụmụ nwanyị Egypt nakwa Al Ahly Sporting Club na mba Egypt . [1][2] Ọ dị 5 ft 10 n'ogologo. Ọ na-egwuri egwu dịka onye na-aga n'ihu n'ọrụ basketball ya.
Nkọwa Ọrụ
dezie- Na 2023 FIBA Women's AfroBasket, ọ turu egwuregwu abụọ, na-enweta akara 0.5, 0.5 rebounds, 0 assists, na ọkwa arụmọrụ nke 0.
- N'ozuzu, ngụkọta nke ọ na-enweta maka ọkwa ndị isi otu mba ahụ bụ 0.5 akara, 0.5 rebounds, 0 assists, na ọkwa arụmọrụ nke 0.
- Na 2021 FIBA U19 Women's Basketball World Cup, ọ turu egwuregwu asaa, na-enweta akara 1.9, 4.4 rebounds, otu assist, na arụmọrụ nke 0.9.
- N'oge Afrobasket U18 Women nke afọ 2020, ọ gbara egwuregwu ise, na-enweta akara 5.4, rebounds asato, 1.8 assists, na ọkwa arụmọrụ nke 10.2.
- Na 2019 FIBA U16 Women's African Championship, ọ turu egwuregwu ise, na-enweta nkezi 8.4, 12.2 rebounds, 1.2 assists, na arụmọrụ nke iri na ise.
- N'ozuzu, ngụkọta nke ndị ntorobịa ya maka ọkwa ndị otu mba bụ 5.2 points, 8.2 rebounds, 1.3 assists, na arụmọrụ nke 8.7.
Edensibia
dezie- ↑ Proballers. Aya Elfiky, Basketball Player (en). Proballers. Retrieved on 2024-03-31.
- ↑ Aya ELFIKY at the FIBA U19 Women's Basketball World Cup 2021 (en). FIBA.basketball. Retrieved on 2024-03-31.
- ↑ 3.0 3.1 Aya Elfiky - Player Profile (en). FIBA.basketball. Retrieved on 2024-03-31. Kpọpụta njehie: Invalid
<ref>
tag; name ":1" defined multiple times with different content