Awa Traoré
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịMali Dezie
Aha enyereAwa Dezie
aha ezinụlọ yaTraoré Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya1980 Dezie
Ebe ọmụmụMali Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaFrench language Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye nhazi ndu ihe nkiri, omee, documentary filmmaker Dezie
ebe agụmakwụkwọUniversité Gaston Berger Dezie

Awa Traoré ( Arabic : أوا تراوري), bụ onye na-eme ihe nkilri Mali na emeputakwa ihe nkiri [1] Ewezuga ntụzịaka, Traoré bụkwa osote onye ntụzịaka, onye na-agụ egwú na onye edemede.

Ọrụ dezie

Traoré malitere ọrụ ya na ihe nkiri 1995 L'enfant noir . Mgbe ahụ, ọ rụrụ ọrụ dị ka 'achụ nta' na 1993 obere ihe nkiri Denko nke Mohamed Camara duziri. Ihe nkiri ahụ nwetara nkwanye ùgwù dị egwu ma merie Grand Prix na Clermont-Ferrand International Short Film Festival, [2] ihe nrite maka ihe nkiri kacha mma na Friborg International Film Festival na Golden Danzante award na Huesca Film Festival. [3]

Ihe nkiri dezie

Afọ Ihe nkiri Ọrụ Ụdị Ref.
1995 L'enfant noir Onye na-eme ihe nkiri: La chasseresse Ihe nkiri njiri mara
1993 Denko Onye na-eme ihe nkiri: Onye na-achụ nta Ihe nkiri dị mkpirikpi
2011 Une journée avec Onye nduzi, onye edemede Ihe nkiri TV Series
2011 Correspondences Onye ntụzi aka Akwụkwọ akụkọ
2009 Notre Pain Capital Onye na-ede ihe Ihe nkiri mkpirisi akwụkwọ

Nsidee dezie

 

  1. Awa Traoré. spla. Retrieved on 9 October 2020.
  2. Nesselson (2000). Clermont-Ferrand Festival of Short Films. FilmFestivals.com. Archived from the original on 2011-06-04. Retrieved on 5 February 2010.
  3. 37 Huesca International Film Festival. Huesca Film Festival (2009). Archived from the original on 2010-05-21. Retrieved on 5 February 2010.

Njikọ mpụga dezie