Augustine Ngo Mback
Augustine Ngo Mback
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
ụbọchị ọmụmụ ya | 1 Julaị 1997 |
Ebe ọmụmụ | Kameroon |
ọrụ ọ na-arụ | Onye otu egwuregwu bọọlụ |
ụdị egwuregwu | footbọl |
Augustine Chouchou Ngo Mback Batoum (onye amụrụ n'ụbọchị mbụ n'ọnwa Julaị n'afọ 1997) bụ onye Cameroon na-agba bọọlụ nke na-agba dịka onye na-agbachitere dị ka ọnọ n'etiti nke aka ekpe nye otu egwuregwu Louves Miniproff na ndị otu egwuregwu ụmụ nwanyị Cameroon.
Ọrụ klọb
dezieNgo Mback agbaala Louves Miniproff na Cameroon bọọlụ.
Ọrụ mba ụwa
dezieNgo Mback gbaara otu egwuregwu mba Camerooon na ọkwa dị elu n'oge 2016 Africa Women Cup of Nations na nke 2020 CAF Women's Olympic Qualifying Tournament.[1][2][3]
Edensibia
dezie- ↑ Augustine Ngo Mback. Global Sports Archive. Retrieved on 13 February 2021.
- ↑ Duret. "JO 2020 - Qualifications AFRIQUE - Le CAMEROUN prend une petite option", 6 March 2020. Retrieved on 13 February 2021. (in fr)
- ↑ Duret. "JO 2020 - Qualifications AFRIQUE - La ZAMBIE entre dans l'histoire", 11 March 2020. Retrieved on 13 February 2021. (in fr)