Augustina Nkem Nwaokolo
Augustina Nkem Nwaokolo
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
aha enyere | Augustina |
ụbọchị ọmụmụ ya | 12 Disemba 1992 |
Ebe ọmụmụ | Lagos |
Augustina Nwaokolo (nke amụrụ na Disemba 12, 1992) bụ onye egwuregwu Naijiria nke na-ebu ibu.[1] O sonyere na ndị asọmpi ụmụ nwanyị 48 kilogram nke 2014 Commonwealth Games ebe o ritere ihe nrite ọla edo.[2] Augustina Nwaokolo meriri ma rite ọla edo mbụ nke egwuregwu ahụ nke hụrụ ya ka ọ na-etinye ihe ndekọ egwuregwu ọhụrụ nke 175 kilogram mgbe ọ buliechara 77 kilogram na nke akpọrọ snatch na 98 kilogram na nke akpọrọ clean na jerk. Nke a mere ka ọ bụrụ onye Naijiria mbụ na-eto eto na-ebu ibu iji nweta nke ahụ na asọmpi mba ụwa nke akpọrọ Commonwealth Games.[3] E mere ihe omume ahụ na Jawaharlal Nehru Stadium.[4]
Asọmpi o sonyere
dezie- Egwuregwu nke Commonwealth emere na 2010
Ibu mbunyi elu - 48kg - Women Gold 175.0 (GR)
- Egwuregwu nke Commonwealth emere na 2014
Egwuregwu Ibu arọ - --8kg - Ụmụ nwanyị
- Egwuregwu nke Commonwealth emere na 2018
Edensibia
dezie- ↑ Glasgow 2014 profile. Archived from the original on 17 October 2014. Retrieved on 11 October 2014.
- ↑ "Nigerian weightlifters sweep 63kg medals", New Telegraph, 28 July 2014. Retrieved on 11 October 2014.
- ↑ Nigerian lifter Augustina Nwaokolo wins opening gold. BBC Sport (2010-10-04). Retrieved on 2010-10-04.
- ↑ XIX Commonwealth Games 2010 Delhi |.
- ↑ "Commonwealth Games Team Nigeria Departs", Vanguard Newspaper, 28 July 2014. Retrieved on 11 October 2014.
- ↑ Augustina Nkem Nwaokolo. portsmole.co.uk. Retrieved on 3 May 2020.