Assouma Uwizeye
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịRwanda Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya6 Eprel 1996 Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye ọkpụkpọ basketball Dezie
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụicheike n'ihu Dezie
ụdị egwuregwuBasketball Dezie

Assouma Uwizeye (amụrụ ya n'ụbọchị nke isii n'ọnwa Eprel n'afọ 1996) bụkwa onye obodo Rwanda na-atu bọọlụ basketball maka otu ụmụ nwanyị nke mba Rwanda . [1]

Ọrụ ndị otu mba dezie

Uwizeye nọchitere anya mba Rwanda na 2022 FIBA Africa Women's Champions Cup, ebe ọ na-enweta akara 9.3 na 8.8 rebounds kwa egwuregwu obula.[2]

N'oge 2023 Fiba Women's Zone V AfroBasket Qualifiers, a matara Uwizeye dịka otu n'ime ndị na-eme ihe kachasị mma n'akụkụ, Odile Tetero na Marie Imanizabayo, bụ ndị si n'elu bench pụta maka akara iri Na ise wee nweta nkezi rebound ise. [3][4]O sonyekwara na Afrobasket ụmụ nwanyị nke afo 2023 ebe o nwetara akara isii na rebound abuo na nkeji iri na ise nke egwuregwu ahụ.[5][6]

Edensibia dezie

  1. Sikubwabo (2023-02-19). Rwanda beaten again as Afrobasket qualifiers leave holes to fill. The New Times. Retrieved on 2024-03-17.
  2. Bahizi (2023-08-08). Rwanda: Meet the Women Who Made Rwanda Proud at 2023 Afrobasket. allAfrica.com. Retrieved on 2024-03-17.
  3. Sports (2023-02-19). Rwanda head coach happy with team’s progress. Pulse Sports Uganda. Retrieved on 2024-04-13.
  4. TEAM PROFILE: Herculean task for Rwanda as they host 2023 Women’s AfroBasket. FIBA.basketball. Retrieved on 2024-04-13.
  5. Rwabutogo (2023-07-30). Women's Afrobasket2023: Rwandan team – MKU Magazine. MKU Magazine – Empowering Generations Through Education. Retrieved on 2024-03-17.
  6. Abayisenga (2023-07-28). Rwanda Seeks Fourth Place At the FIBA Women’s Afro-basket. KT PRESS. Retrieved on 2024-04-13.